Nomafrench Mbombo

Nomafrench Mbombo
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya6 Septemba 1966 Dezie
Ebe ọmụmụMdantsane Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of Provincial Parliament of Western Cape, Minister of Health, Member of Provincial Parliament of Western Cape, Minister of Health Dezie
ogo mmụtaDoctor of Philosophy Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịDemocratic Alliance Dezie

Nomafrench Mbombo (amụrụ na 6 Septemba, na afọ 1966) bụ onye agụmakwụkwọ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa bụ onye bụ Minista Ahụike nke Western Cape Provincial kemgbe afọ 2015 na onye otu Western Cape Províncial Parliament kemgbe afọ 2014. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista na-ahụ maka ọdịbendị na egwuregwu na Western Cape Provincial site na afo 2014 ruo afọ 2015. Mbombo bụ onye isi ala nke Democratic Alliance Women's Network site na afọ 2018 ruo afọ 2021.[1][2]

  1. Nomafrench Mbombo.
  2. Professor Nomafrench Mbombo.

Developed by StudentB